Biko mee ka JavaScript jiri ụdị a.
Naanị foto na vidio ịgba ọtọ ndị e kesara n'anataghị ikike ka StopNCII na-anabata, agaghị ewepụ ihe ndị na-erughị eru
Ebe a ka ị ga-emepụtara foto na vidio gị koodu nzuzo, ma nyefee ha n'ebe nchekwa data anyị; hụ na foto na vidio gị na-emezu ụkpụrụ ndị a tupu i malite:
Kwenye
Ewela iwe mana anyị agaghị enyere gị aka na mkpesa gị a. Ọ bụrụ na irubeghị afọ 18 n'ọdịnaya ahụ, biko kpọtụrụ ndị National Center for Missing and Exploited Children ma ọ bụ Internet Watch Foundation maka enyemaka.
Ọ bụrụ na ịnọghị n'UK, gaa na peeji a iji chọta akụrụngwa maka obodo ị nọ na ya.
Daalụ maka mmasị gị na ngwa ọrụ a.
I tozughị dabere n'ozi ndị ị nyere anyị.
Ọ bụrụ na ị maara onye ahụ no na foto/vidiyo gasị, tụlee ịgwa ha ka ha jiri ọrụ enyemaka a kpọmkwem.
Ọ bụrụ na ekesaala foto/vidiyo gasị ha n'ịntanetị, ụzọ a ga-esi nweta enyemak ọsịsọ bụ ikpesa kpọmkwem na sistemụ. Ịmụta ka esi edenye mkpesa na sistemụ dị iche iche, gaa na ntụziaka ime mkpesa anyị na n'ebe a.
Maka ozi ndị ọzọ lee FAQ maọbụ Akụrụngwa ọrụ na Nkwado.
Ọ bụrụ na ekesaala foto/vidiyo gasị gị n’ịntanetị, ụzọ a ga-esi nweta enyemaka ọsịsọ nwere ike ịbụ ikpesa kpọmkwem na sistemụ ahụ. Ịmụta ka esi edenye mkpesa na sistemụ dị iche iche, gaa na usoro ndenye mkpesa anyị na ebe a.
Họrọ foto/vidiyo gasị na njiarụ gị nke ị chọrọ ịchekwa. Cheta, foto/vidiyo gasị anaghị apụ na njiarụ gị, aga eseta ha n’onyonyo ka a ka e nwee ike emepụta "hash" pụrụ iche, ma ọ bụ akara mkpisiaka dijitalụ. Ozugbo emepụtara ya a ga-ekerịta "hash" na ụlọ ọrụ ndị sonyere. Biko gbaa mbọ hụ na ị na-ahọrọ foto/vidiyo ndị ziri ezi n'oba foto gị ma lelee aha faịlụ ahụ n’okpuru iji hụ na ị na a hashị foto/vidiyo gasị ziri ezi.
Ị nwere ike họrọ ruo 20 foto/vidiyo kwa mkpesa obula.
Nyochaa Mkpesa Gị
I nwere ike ibugo 20 foto/vidiyo kwa arịrịọ ọ bụla. Biko nyefee ọtụtụ mkpesa, ma ọ bụrụ na achọrọ.
ỌDỊMMA
Agaghị anabata foto dị otu maọbụ karịa maka na-akwadoghị ya, ogo ịdị mma ya dị oke ala, maọbụ ha gbara abụọ
Biko mepụta okwumbanye iji lelee ọnọdụ mkpesa gị. Enweghị ike ịmegharị okwumbanye gị ma ọ bụrụ na ofunahụ gị ma ọ bụ echefuo ya, a naghị ekerịta ya na StopNCII.org ma ọ bụ ụlọ ọrụ ndị sonyere. Okwumbanye gị ga-adịrịrị ogologo opekata mpe mkpụrụedemede 10.
A ga-enye gị nọmba mkpesa ozugbo ị mechara mepụta mkpesa gị. Echefula nọmba mkpesa gị ma ọ bụ okwumbanye gị, ị gaghị enwe ike ịchọ mkpesa gị n’'ụzọ ọzọ ọbụla.
Anyị nwere ike izitere gị nọmba mkpesa gị n'imelụ ma ị chọ. Iji chekwa Ihe nzuzo gị, anyị agaghị edobe adreesị imelụ gị na sava anyị maọbụ kesa ya onye ọbụla (gụnyere ụlọ ọrụ ndị ọzọ sonyere anyị).
Biko nyochagharị mkpesa gị tupu i nyefee ya. Biko dee maọbụ kọpịa okwumbanye gị.
Họrọ Foto/Vidiyo gasị
A bụ m onye ahụ nọ na foto/vidiyo ahụ gasị m họrọ
A karịrị m afọ 18 mgbe esere foto/vidiyo ahụ gasị
Adreesị imelụ (Nhọrọ):
Okwumbanye:
Ọ bụrụ na i tinye adreesị imelụ, a ga-ezitere gị nọmba mkpesa gị site n'imelụ. Ọ bụrụ na ị chọghị ịnye imelụ gị, biko dịrị njikere ide maọbụ kọpịa nọmba mkpesa gị nke ga-apụta na ihuenyo ọzọ. Biko detukwa okwumbanye gị.
Ọ bụrụ na ihe niile dị mma, ma ị kwenyere nhazi na ịkekọrịta hash gị gasị, pịa "Nyefee".